Ìgbò Language


How to greet and introduce yourself in Ìgbò

Welcome! Nnọọ!
Hi! Ndewonu!
Good Morning Ụtụtụ ọma
Good Afternoon Ehihie ọma
Good Evening Mgbede ọma
Good Night Ka chifoo
See you
--
See you later
Hụzie gị
--
Ka ahụ ma emechaa
See you tomorrow Agam ahụ gị echi
Have a nice day Nwee ọmarịcha ụbọchị
Have a nice trip Jee nke ọma
Goodbye Ka ọ dị

So how can you introduce yourself?

What is your name? Kedu aha gị?
My name is ____ Aha m bụ ___
Where are you from? Ebee ka i si?
I am from ____ Esi m ___
Nice to meet you Ọ dị mma izute gị
How old are you? Afọ ole ka ịdị?
I am ____ years old Adị m afọ ____

How to check if someone is okay

How are you?
--
Whats up?
--
You good?
Kedu ka ị mere?
--
Kedu nke na-eme?
--
ị dị mma?
I'm okay
--
We are okay
Adị m mma
--
Anyị dị mma
I'm great A dị m ukwuu
Im so so Enwere m ya
I'm not good Adịghị m mma
I'm annoyed Iwe were m
I could be better Enwere m ike ịka mma
I'm tired Ike gwụrụ m
I'm hungry Agụụ na-agụ m
I'm sick Ahụ na-anwụ m
I'm a bit sick Enwere m obere ọrịa
Did you sleep well? Ị rahụkwara nke ọma?
I slept well M hiri ụra nke ọma
I didnt sleep well 1) Anaghị m ehi ụra nke ọma (all the time)
2) ị ehighi m uva nke oma (one time)

Learn Ìgbò

------
African Languages on Mofeko

West Africa


- Ìgbò
- Wolof
- Yorùbá

East Africa


- Chichewa (Nyanja)
- Kinyarwanda (Ikinyarwanda)
- Kiswahili

Central Africa


- Chokwe (Wuchokwe)
- Ibinda (Fiote)
- Kikongo
- Lingala
- Tshiluba

Southern Africa


- Malagasy
- Naro (Senaro)
- Nyaneka-Humbi
- Sekaukau
- Setswana (Tswana)
- Shona (chiShona)
- Umbundu (South Mbundu)
- IsiXhosa (Xhosa)
- IsiZulu (Zulu)