Ìgbò Language


Months and years in Ìgbò

Which month are we in? Kedu ọnwa anyị nọ?
January Jenụwarị
Febuary Febụwarị
March Machị
April Eprel
May Mee
June June
July Julaị
August Ọgọst
September Septemba
October Ọktọba
November Nọvemba
December Disemba

How to describe years

This year Afọ a
My birthday is in June this year Ubọchị ọmụmụ m dị na Juun afọ a
Next year Afọ na-abịa
Next year in September the rainy season will start N’afọ na abia na Septemba, oge udu mmiri ga-amalite
Last year Afọ gara aga
Last year, I had a hard time going to Port Harcort N’afọ gara aga, ọ na-esiri m ike ịga Port Harcourt

Learn Ìgbò

------
African Languages on Mofeko

West Africa


- Ìgbò
- Wolof
- Yorùbá

East Africa


- Chichewa (Nyanja)
- Kinyarwanda (Ikinyarwanda)
- Kiswahili

Central Africa


- Chokwe (Wuchokwe)
- Ibinda (Fiote)
- Kikongo
- Lingala
- Tshiluba

Southern Africa


- Malagasy
- Naro (Senaro)
- Nyaneka-Humbi
- Sekaukau
- Setswana (Tswana)
- Shona (chiShona)
- Umbundu (South Mbundu)
- IsiXhosa (Xhosa)
- IsiZulu (Zulu)