| Where? | Ebee? |
| Where is the phone? | Ebee ka ekwe nti m dị? |
| Where is this? | Ebee bu ebea? |
| When? | Mgbe ole? |
| When is Adaku coming? | Kedu mgbe Adaku na-abịa? |
| When will you travel? | Kedu mgbe ị ga-eme njem? |
| How? | Kedu? |
| How can I get to Warri? | Kedu ka m ga-esi garuo Warri? |
| How is your older brother? | Kedu ka nnukwu nwanne gị nwoke mere? |
| Which? | Kedu? |
| Which land is mine? | Kedu ala bụ nke m? |
| What? | Kedu? |
| What did you do? | Kedu ihe ị mere? |
| Who? | Onye? |
| Who is the traditional leader of this village? | Onye bụ onye isi ọdịnala obodo a? |
| Who did this? | Onye mere nke a? |
| Why? | N'ihi gịnị? |
| Why did he do this? | Gịnị mere o ji mee nke a? |
| Why is there no food? | Gini mere nri adighi? |
