Always | 1) Mgbe niile 2) Oge nile |
I always wanted to marry you | Achọrọ m ịlụ gị |
Never | Enweghi mgbe |
I will never do this again! | Agaghị m me ihe a ọzọ! |
Now | Ugbu a |
We have to leave now! | Anyị ga-ahapu ugbu a! |
Sometimes | Mgbe ụfọdụ |
Sometimes I prefer to be at home | Oge ụfọdụ anam ahoro ịnọ n’ụlọ |
From time to time | Na mgbe na mgbe |
From time to time I eat rice | Na mgbe na mgbe anam eri osipaka |
Late | Ị gbu oge |
The bus is always late | 1) Ugbo ala ahu n’egbu oge I bia mgbe nile 2) Ugbo ala ahu anaghi abia n’oge mgbe nile |
Later | Mgbe emechara |
The bus will come later | Ugbo ala ahu ga abia mgbe emechara |
Early | Igba uzo |
You should try to come home early | Ị ga agba mbo igba uzo bata n’ụlọ |